Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ )

Download – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Mp3

Download Mp3 – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Lyrics + Video Mp4 320Kbps Only On Shedibase.com For Free And Fast Download

– Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ). drops this impressive tune titled “Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ )“.

this song was released in 2021

Listen and Download below.

DOWNLOAD MP3: Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ )

Watch The Official – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Video Below.

Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Mp4 video

Download Mp3 Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ )

Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Mp3 Download 320kbps

Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Mp3 Download

Lyrics Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) 

Flavour – Levels (NA WE DEY HERE IMAKWA ONYE IBU, Ị makwa ònye ị wụ ) Lyrics here

Lyrics

Eh eh nwanne if it’s a hit, aká anyị dị ya
Obodo ekwelugo oo
Anyanwụ achawago oo
Ànyị apụta gọ
Ife e mee bẹ gọỊ makwa ònye ị wụ? (Mastaa)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini)
Ị makwa ònye ị wụ?
Nwoke na-apụ ọkụ
Nwa n’ebe ébé
Nwoke ọma osiso
Nya na nwa ọma osisoNa we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey here
Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbèỊ makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n’etiri ora)
Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne)
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne)
Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)
Nwa n’ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)
Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)
Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)
Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)
Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ asị kwanu ndò?
Okwụ abago n’ego
Men na-eme ná bundle
Fa bialu kà ịzu ọgụ
Fa na-eme ná cash
Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee)Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofuma
Ị nwe kwaa nụ choice (ahee)
Ị fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
Ị ma ná ụdọ ná achị nụ
Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’enene
Ị ma ná nde nde edee
Ị ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbèỊ makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu)
Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n’Igbo)
Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo)
Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube)
Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)
Nwa n’ebe ebe (onye mpiawa azu)
Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)
Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo (Beast mode up)
Ànyị apụta gọ
Ife emebegoỊ makwa ònye ị wụ?

Related Posts